Konfúkius
Ọdịdị
Konfúkius
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Lu |
aha n'asụsụ obodo | Confucius, 孔夫子 |
Aha ọmụmụ | 孔丘 |
aha enyere | Qiu |
aha ezinụlọ ya | Kong |
courtesy name | 仲尼 |
name in kana | こうし |
ụbọchị ọmụmụ ya | 551 BCE |
Ebe ọmụmụ | Qufu |
Ụbọchị ọnwụ ya | 479 BCE |
Ebe ọ nwụrụ | Si River |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
Ebe olili | Cemetery of Confucius |
Ńnà | Shu-liang He |
Ńné | Yan Zhengzai |
nwanne | Meng Pi |
Dị/nwunye | Qiguan Shi |
nwa | Kong Li |
Asụsụ obodo | Historical Chinese |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Old Chinese, Chinese |
Ala nna ochie | Qufu |
ọrụ ọ na-arụ | philosopher, onye nkuzi, odee akwụkwọ |
ụdị ọrụ ya | ákọ na uche, social philosophy, ethics |
Ebe ọrụ | Lu |
okpukpere chi/echiche ụwa | Confucianism |
Ọrụ ama ama | Analects |
Ije | Confucianism |
present in work | Classic of Filial Piety |
time period | Spring and Autumn period |
gosiputara ya | Bust of Confucius |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Konfúkius (Asụsụ China: 孔子; pinyin: Kǒng zǐ; Wade-Giles: K'ung-tzu, mà Chinese: 孔夫子; pinyin: Kǒng Fūzǐ; Wade-Giles: K'ung-fu-tzu), bu onye échiche na onye ílúnílú. Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe. Óbị onwèrè mèrè ka ó gáfè nke ndi ozor di kà nché échìchè Ihe íwú (法家), nché Tao (道家) na mbgè Ọchíchí nke umunna Han (206 BCE – 220 CE). Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí. Ọ byàrà Europe shí ónyé Italy nke Jesuit Matteo Ricci, ónyé kéré áhà "Confucius" nạ asụsụ Latin.