Kunle Adejuyigbe
Ọdịdị
Kunle Adejuyigbe
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Kunle |
aha ezinụlọ ya | Adejuyigbe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Ọgọọst 1977 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, sprinter |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
Kunle Adejuyigbe (amụrụ n'abalị asatọ nke ọnwa ọgọstụ 1977) bụ onye n'agba oso nke Naijiria.
Adejuyigbe nwetara ihe nrite ọla na mita 4 x 400 n'asọmpi mba ụwa nke 1995, ya na ndị otu egwuregwu Udeme Ekpeyong, Jude Monye na Sunday Bada .
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Kunle Adejuyigbe at World Athletics