Jump to content

Idemili North

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Idemịlị North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambara Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°5′49″N 6°59′5″E, 6°7′43″N 6°56′0″E, 6°7′25″N 6°56′52″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereChairman of Idemili North local government Dezie
Executive òtùsupervisory councillors of Idemili North local government Dezie
òtù omebe iwuIdemili North legislative council Dezie

Idemili North bụ ọchịchị ime obodo dị na steeti Anambra, ndịda etiti Naijiria. Towns nke nekorita ochichi obodo bu Onịchạ, Abatete, Eziowelle, Ideani, Nkpor, Obosi, Ogidi, Oraukwu, Uke, Umuoji.

emume mmanwu atu na idemili north
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Notre Dame, Abatete
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Abanna, Abatete
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ, Eziowelle
  • Queen of the Rosary Sekondri ulo akwụkwọ,, Eziowelle
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Ideani
  • Government Technical College, Nkpor
  • Urban Sekondri ulo akwụkwọ, Nkpor
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ, Obosi
  • Unity Sekondri ulo akwụkwọ Obosi
  • Boys' Sekondri ulo akwụkwọ, Ogidi
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị nke ụmụ nwanyị Anglican, Ogidi
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Oraukwu
  • Oraukwu Grammar ulo akwụkwọ Oraukwu
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Uke
  • Mater Amabili Sekondri ulo akwụkwọ,Umuoji
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ, Umuoji
  • Awada Sekondri ulo akwụkwọ Awada
  • Don Bosco Sekondri School,
  • (DBSS), Obosi
  • Ebelechukwu high ulo akwụkwọ, Nkpor
  • John Bosco Institute of Technology, (Jobitech), Obosi

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]