Ogige Egwuregwu Yankari
Ọdịdị
Yankari National park
Oge/afọ mmalite | 1991 |
---|---|
IUCN protected areas category | IUCN category II: National Park |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Bawuchi |
nhazi ọnọdụ | 9°18′0″N 10°30′0″E |
òtù omebe iwu | Alkaleri |
significant place | Bauchi |
species kept | ele, enyi, giraffe, crocodile |
Ogige egwuriegwu na ebe ụmụ anụmanụ nọ n'ọfịa nke Yankari
Ndị ọrụ ugbo na ndị na-azụ atụrụ bụ ndị bi n'obodo mepere emepe na obodo nta ndị gbara Yankari National Park gburugburu, mana enwebeghị ebe obibi mmadụ n"ogige ahụ kemgbe ihe karịrị otu narị afọ. E nwere, naagbanyeghi ihe akaebe nke ebe obibi mmadụ n'oge gara aga n"ogige ahụ, gụnyere ebe dị ichè ichè ochie ana agbaze ìgwè na ọtụtụ ọgba..Ebe dị ichè ichè ana akpọ ìgwè ọkụ emebichala site na ọtụtụ narị afọ nke ikpughe na ihu igwe, ọ bụ ezie na , na njedebe nke afọ 1990, e nwere ihe karịrị iri ise ndị ka dị ndụ na mpaghara Delimiri na Ampara.[1]
- ↑ Aremu (1999). "Preservation of Ampara and Delimiri Ironworking Sites: Toward the Promotion of Nigeria's Cultural Heritage". African Archaeological Review 16 (4): 208–209. DOI:10.1023/A:1021657506899.